Shared Flashcard Set

Details

Igbo: People/Professions
Professions and associated questions about names and work
46
Language - Other
Graduate
10/04/2012

Additional Language - Other Flashcards

 


 

Cards

Term
Nurse
Definition
nọọsu
Term
Engineer
Definition
njinia
Term
Carpenter
Definition
kapinta
Term
Doctor
Definition
dibia bekee/Dọkita
Term
Judge (big keeper or rules/law)
Definition
Nnukwu ọka iwu
Term
Lawyer
Definition
ọka ikpe (judgement)
Term
Professor
Definition
ọkammuta
Term
Priest
Definition
Ukọchukwu
Term
Journalist
Definition
Onye nta akụkọ (news/story)
Term
Photo Journalist
Definition
Onye nta akụkọ foto
Term
Photographer
Definition
Onye nese foto
Term
Baker
Definition
Onye n'eme bred
Term
Teacher
Definition
Onye nkuzi
Term
Trader
Definition
Onye ahia/Ori ahia
Term
Policeman (one who wears black)
Definition
Onye uwe oji
Term
Solider
Definition
Soja/Onye ụgu
Term
Dressmaker
Definition
Onye n'adu uwe
Term
Farmer
Definition
Onye ọlu ugbo
Term
Guest
Definition
Onye obia
Term
Dentist
Definition
Onye n'edezi eze
Term
Builder
Definition
Onye n'aru olụ/Ọru ulọ
Term
Student
Definition
Nwa akwụkwo
Term
Librarian
Definition
Onye n'edezi akwụkwọ
Term
Cobbler
Definition
Onye n'uru akpukwu
Term
Mechanic
Definition
Onye n'edozi ugbọ Ala/Onye n'aru ugbọ ala
Term
Driver
Definition
Onye n'anya ugbo ala moto
Term
Politician
Definition
Onye ndọro ndọro
Term
Leader/Ruler
Definition
Onye isi
Term
Boxer
Definition
Onye n'eti okpọ
Term
Musician
Definition
Onye n'eti egwu
Term
What's your name?
Definition
Gini bu aha/afa gi?
Aha gi ọ bu gini?
Term
What is your surname?
Definition
Gini bu aha/afa nna gi?
Term
What is your (pl) name?
Definition
Gini bu aha/afa unu?
Term
What is his/her name?
Definition
Gini bu aha/afa ya?
Term
What is their name?
Definition
Gini bu aha/afa ha?
Term
My name is _______.
Definition
Aha m bu ________.
Term
What is your work?
Definition
Ọru gini ki n'aru?
Term
I am a student at Michigan.
Definition
A bu m nwa akwụkwọ na Mahadum (University) nke Michigan.
Term
Where do you live?
Definition
Ebee ka i bi?
Term
Where do you (pl) live?
Definition
Ebee ka unu bi?
Term
Where does he/she live?
Definition
Ebee ka o bi?
Term
Where do they live?
Definition
Ebee ka ha bi?
Term
I live in Lagos.
Definition
Ebi m na Legosi
Term
We live in Lagos.
Definition
Anyi bi na Legosi
Term
They live in Lagos.
Definition
Ha bi na Legosi.
Term
He/She lives in Lagos
Definition
O bi na Legosi.
Supporting users have an ad free experience!