Shared Flashcard Set

Details

Igbo: Education/School
Igbo: Education/School terms
81
Language - Other
Graduate
10/18/2012

Additional Language - Other Flashcards

 


 

Cards

Term
Subject/Course
Definition
Ihe ọmumu/sọbjekti
Term
Nursery School
Definition
ulọ akwukwọ ọtaakara
Term
Primary School
Definition
ulọ akwukwọ praimari
Term
Secondary School
Definition
ulọ akwukwọ sekondiri
Term
University
Definition
ulọ akwukwọ Mahadum
Term
Certificate/Diploma
Definition
asambodo
Term
Primary School Certificate/Primary Certfificate(short)
Definition
asambodo ulọ akwukwọ praimari isii/asambodo nke praimari isii
Term
Secondary School Certificate
Definition
asambodo ulọ akwukwọ sekondiri isii
Term
BS/BA
Definition
nzere nke mbu
Term
Master’s
Definition
nzere nke abụọ
Term
Ph.D.
Definition
nzere kachasi/kacha elu
Term
Science
Definition
Sayensi
Term
I have a degree in science
Definition
nzere nke mbu na Sayensi
Term
Biology
Definition
Bayọlọji
Term
Law
Definition
Ulọ Ikpe
Term
Physics
Definition
fiziiks
Term
Chemistry
Definition
Kemistri
Term
Geography
Definition
Jiografi
Term
History
Definition
akukọala
Term
Linguistics
Definition
Lingwistiks
Term
Sociology
Definition
soshiọlọji
Term
Philosophy
Definition
filọsọfi
Term
Anthropology
Definition
Ntropọlọji
Term
Blackboard
Definition
blakbọd / ugbọ oji
Term
Whiteboard
Definition
ugbọ ọcha
Term
Chalk
Definition
Chọku/nzu
Term
Eraser
Definition
Nchicha
Term
Learn
Definition
muọ
Term
Learning
Definition
mmuta
Term
Are you learning?
Definition
I na mmuta kwa?
Term
I am learning Igbo
Definition
mu na mu Igbo
Term
He is learning Igbo
Definition
Ọ na mu Igbo
Term
Ola, please learn Igbo
Definition
Ola, biko muọ Igbo
Term
Proverbs
Definition
ilu
Term
Tales
Definition
akukọ ifo
Term
Journal
Definition
jọnalu
Term
Cinema
Definition
sinima
Term
University life
Definition
Ndu Mahadum
Term
College (high school)
Definition
kọleeji
Term
Professor of Kemistri
Definition
ọkammuta Kemistri
Term
Class (instruction room)
Definition
Klaasi
Term
Foreign Language
Definition
asụsụ mba
Term
Please learn Igbo language
Definition
Biko, muọ asụsụ Igbo
Term
I am learning a foreign language
Definition
Mu na mu asụsụ mba
Term
Bi-lingual
Definition
ọsu asụsụ abuọ
Term
Vacation Time
Definition
oge ezumike (rest)
Term
I am resting
Definition
Mu na ezuike
Term
End (of semester)
Definition
Ngwucha
Term
Beginning (of semester)
Definition
mdibo
Term
Chapter
Definition
isi
Term
Essay
Definition
edemede
Term
Write
Definition
de
Term
Concerning
Definition
gbasara
Term
Write an essay about your family
Definition
De edemede maka ezinulọ gi
Term
Write an essay concerning your family
Definition
De edemede gbasara ezinulọ gi
Term
Examination
Definition
Ule/nlele akwukwọ
Term
Pen/pencil
Definition
mkpisi akwukwọ / ihe eji ede akwukwọ/pensul OR Bairo/Bik (brands of pen)
Term
Do you have a bairo?
Definition
I were bairo?
Term
Interview
Definition
iju ajuju (question)
Term
Interviewer
Definition
Ọju ajuju
Term
Ask a question
Definition
Ọ juru ajuju/juọ ajuju
Term
Revise
Definition
imeghari
Term
Edit
Definition
idezi
Term
Representative
Definition
Onye nọchiri anya (nọchiri – replaces)
Term
Research
Definition
nchọcha
Term
Printer
Definition
Printa
Term
Dictionary
Definition
ihe eji achọta ihe oku putara
Term
Envelope
Definition
uwe akwukwọ
Term
Newspaper
Definition
akwukwọ ozi
Term
Novels
Definition
akwukwọ akụkọ
Term
Novel writer
Definition
Ọde akwukwọ akụkọ
Term
Conference
Definition
nzukọ
Term
Conference Room
Definition
ulọ nzukọ/ebee nzukọ
Term
Bookshop
Definition
ebee ana ere akwukwọ (Ere – to sell)
Term
Library
Definition
ulọ ana eweta akwukwọ
Term
Stadium
Definition
ebee ana gba bọlu
Term
Zoo
Definition
ulọ anumana
Term
Statue
Definition
Ihe akpuruakpu
Term
Theatre
Definition
ulọ egwurewue
Term
Where are we taking the exam on Thursday?
Definition
Ebee ka anyi na le ule nubochi tọsdei
Term
I am taking for the exam Thursday.
Definition
M na le ule nubochi tọsdei
Supporting users have an ad free experience!